LG 29FU6RLM User Manual Page 33

  • Download
  • Add to my manuals
  • Print
  • Page
    / 60
  • Table of contents
  • TROUBLESHOOTING
  • BOOKMARKS
  • Rated. / 5. Based on customer reviews
Page view 32
9
Ịghazi ngwaọrụ na-eme ngbanwu/
ngbanyụ
Site n’iji ọrụ a, ngwaọrụ gị ga-eji aka ya gbanwuo
ma ọ bụ gbanyụọ onwe ya mgbe edebere ya. Ị ga-
edozi elekere nke ọma tupu itinye orụ mgbanwu
na mgbanyụ.
Nrụbama :
a.
On time
na-arụ ọrụ so oge nọ n’ọnọdụ nọ nkịtị.
b. I chọọ ihụ oge ngbanwu/ngbanyu ndị fọdụrụ,
họrọ menu elekere.
c. Mgbe gbanyụrụ ọkụ nke nnukwu agbanyụ,
Clock
ga edozighari.
Ilaba ụra n’aka ya
Ọ bụrụ na ị họrọ On na menu ndọdata Auto
sleep
, ngwaọrụ gị ga ejiri aka ya banye n’ọnọdụ
nọ nkịtị ozigbo otu nkeji iri ga akụchaa ma TV
stashọn kwụsị ịgbasa ozi.
Itinye elekere gị
N’ụdị TV na AV
Ụdị AV ka a na-eji ma bụrụ video cassette
recorder (VCR), ma bụ n’etinyere ihe ngwaọrụ
ndị ọzọ na ngwaọrụ gị.
Nrụbama : Mgbe VCR dịkọtara ọnu site na-eriri
igwe ọkụ, ngwaọrụ na-adị n’ụdị TV were arụ ọrụ.
Hụ ngalaba ‘ntinye ngwaọrụ dị na mpụta’.
AV1 : VCR akwụnyere n’igwe ọkụ Euro scart
ma ọ bụ igwe ọkụ
AV IN 1 dị na ngwaọrụ.
AV2 : VCR akwụnyere n’igwe ọkụ
AV IN 2 dị
na ngwaọrụ.
COMPONENT : Ihe na-akpọ DVD etinyere
na
COMPONENT eriri igwe dị na ngwaọrụ
(nhọrọ).
Ị nwekwara ike họrọ ụdị TV ma bụ AV site na-ịpị
bọtịn
TV/
AV.
nọrọ n’ụdị AV, ka ịlaghachi n’ụdị TV,
pịa bọtịn
D
/
E
ma ọ bụ bọtịn NDỊ EDERE ỌNỤỌGỤ NA YA.
Ibanye na AV n’aka ya (nhọrọ)
Ọ bụrụ na VCR gị na-ewepụta voltage ma obanye
na mkpochihazu mgbe akwụnyere VCR n’oghere
eriri igwe Euro scart. Ngwaọrụ gị ga-ejiri aka ya
banye n’ụdị
AV 1 mgbe ozi AV batara. Ma bụrụ
na ị chọrọ ị na-ekiri ụdị TV, pia
D
/
E
ma ọ bụ bọtin
NDỊ EDERE ỌNỤỌGỤ NA YA. Pịa bọtịn
TV/
AV ka
ịlaghachi n’ụdị AV.
Ihe eji eme mkpochi
E nwere ike idozi TV nke na a ga na-eji igweaka e
ji ejikwata ihe tere aka nwere ejikwata ya. A ga-eji
nke a nwere gbochie nlele n’akwadoghi.
Mgbe mkpochi dị,
Child lock on ga-apụta n’ihu
onyonyo ma ọ bụrụ n’apịa bọtịn dị n’ihu panelụ
mgbe a na-elele TV.
Azu na-acha ka elu igwe (nhọrọ)
bụrụ na họrọ On na menu ndọda nwere Blue
back
, okirikiri ihu onyonyo gị ga-acha ka elu igwe
mgbe ozi na-abata adịghị mma.
Mgbagọ (nhọrọ)
Ihe na-egosi na TV nwere ike gbagọọ n’aka ekpe
ma ọ bụ aka nri,ma ọ bụrụ na ihe TV gị gaa
n’ọnọdụ ọzọ.Ọ bụ ọrụ a ka eji edi mgbagọ a.
Degọsịn
Maka nnukwu akpatị di n’onyonyo. Nchawapụta ihe
nkiri nwere ike ịnwe mmetụta site igwe na-adọ adọ
dịka igwe n’ekwuputa okwu. Akara nwere ike pụta
n’ihu nche anwụ ma bụ ihe mmeto nwere agba.
Nrụbama : bụrụ na-idoziteghi ọnọdụ onyonyo
site na degaussing
, mee kwa ya ọzọ ma ọ kụchaa
nkeji anọ.
Ihe ji elekere agbanyụ ihe ka nọrọ n’ụra
nwere ike ichefu ịgbanye ihe onyonyo gị tupu
ịrahụ ụra. Ihe n’agbanyụ ya ga ejiri aka ya tinye ya
n’ọnọdụ ị nọ nkịtị ma oge ahụ ị tinyere ya ruo.
Pịa ugboro ugboro bọtịn
SLEEP ka ị họrọ nkeji ole
chọrọ. Ihe edere r- - - ga-apụta n’ihu onyonyo,
10, 20, 30, 60, 90, 120, 180 na 240 ga na-esote
ya. Ihe n’agbanyụ ya ga ammalite gụdaba nkeji
ọnụọgụgụ ị họrọ.
Nrụbama :
a. Ka ị hụta oge ụra fọdụrụ, pịa botịn
SLEEP otu
ugboro.
b. Ka ịkagbue oge ụra, pịa ugboro ugboro bọtịn
SLEEP wee ruo ka
r
- - - pụtara.
c. Mgbe ị gbanyụrụ ihe onyonyo gị, ọ ga a hapụ
oge ahụ nke tinyere ya.
Ọrụ ndị ọzọ
Page view 32
1 2 ... 28 29 30 31 32 33 34 35 36 37 38 ... 59 60

Comments to this Manuals

No comments